2. Samuel 13:4 Bible Nso (IGBOB)

O we si ya, Gini mere gi onwe-gi nāta aru otú a kwa-ututu, gi nwa eze? ì gaghi-egosim? Amnon we si ya, Tema, bú nwa-nne-nwayi Absalom nwa-nnem, ka mu onwem nāhu n'anya.

2. Samuel 13

2. Samuel 13:1-5