2. Samuel 1:20 Bible Nso (IGBOB)

Unu egosila ya nime Gat,Unu ezisala ozi-ya n'èzí nile nke Ashkelon;Ka umu-ndinyom ndi Filistia we ghara iṅuri ọṅu,Ka umu-ndinyom nke ndi anēbìghi úgwù we ghara iṅuri ọṅu-agha.

2. Samuel 1

2. Samuel 1:19-27