2. Pita 3:1 Bible Nso (IGBOB)

Ndi m'huru n'anya, nka bu akwukwọ-ozi nke-abua nke m'nēdegara unu ub͕u a; ma nime ha abua ka m'nakpali uche-unu di ọcha n'ichetara unu;

2. Pita 3

2. Pita 3:1-11