2. Pita 1:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'ihi otù ihe a n'akuku-unu tukwasinu inu-ọku-n'obi nile, nyezu-kwa-nu idi-nma n'okwukwe-unu; nyezu kwa ihe-ọmuma n'idi-nma-unu;

2. Pita 1

2. Pita 1:1-11