2. Ndi Tesalọnaika 3:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi di otú a ka ayi nēnye iwu nāriọ kwa aririọ nime Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, ka ha were nwayọ nālu ọlu, ri kwa nri nke aka ha.

2. Ndi Tesalọnaika 3

2. Ndi Tesalọnaika 3:4-14