2. Ndi Tesalọnaika 3:1 Bible Nso (IGBOB)

Nke fọduru, umu-nna-ayi, nēkpenu ekpere bayere ayi, ka okwu Onye-nwe-ayi we b͕a ọsọ, ka ewe nye kwa ya otuto, otú ọ di kwa n'etiti unu;

2. Ndi Tesalọnaika 3

2. Ndi Tesalọnaika 3:1-3