2. Ndi Tesalọnaika 2:7 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ihe-omimi nke nmebi-iwu nālusi ọlu ike ub͕u a: nání rue mb͕e agēwepu onye ahu n'etiti, bú onye nēb͕ochi ub͕u a.

2. Ndi Tesalọnaika 2

2. Ndi Tesalọnaika 2:1-13