2. Ndi Tesalọnaika 2:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma ayi onwe-ayi ji ugwọ ikele Chineke ekele mb͕e nile bayere unu, umu-nna-ayi ndi Onye-nwe-ayi huru n'anya, n'ihi na Chineke rọputara unu site na mbu ka unu we nwe nzọputa nime ido-nsọ nke Mọ Nsọ nēdo na ikwere ezi-okwu:

2. Ndi Tesalọnaika 2

2. Ndi Tesalọnaika 2:11-17