2. Ndi Tesalọnaika 2:10 Bible Nso (IGBOB)

n'aghughọ nile kwa nke ajọ omume n'ebe ndi nāla n'iyì nọ; n'ihi na ha anaraghi ihu-n'anya nke ezi-okwu nke-ọma, ka ewe zọputa ha.

2. Ndi Tesalọnaika 2

2. Ndi Tesalọnaika 2:1-12