2. Ndi Tesalọnaika 1:5 Bible Nso (IGBOB)

nke bu ihe nēme ka ikpé ziri ezi nke Chineke puta ìhè; ka ewe gua unu na ndi kwesiri ala-eze Chineke, nke unu nāhu kwa ahuhu n'ihi ya:

2. Ndi Tesalọnaika 1

2. Ndi Tesalọnaika 1:1-9