2. Ndi Tesalọnaika 1:3 Bible Nso (IGBOB)

Ayi ji ugwọ ikele Chineke ekele mb͕e nile bayere unu, umu-nna-ayi, dika o kwesiri, n'ihi na okwukwe-unu nāba uba nke-uku, ihunanya ahu unu nile n'otù n'otù nāhurita ibe-unu nēri kwa nne;

2. Ndi Tesalọnaika 1

2. Ndi Tesalọnaika 1:1-4