2. Ndi Tesalọnaika 1:11 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa nka ka ayi ji nēkpe kwa ekpere bayere unu mb͕e nile, ka Chineke-ayi we gua unu na ndi kwesiri ọkpukpọ akpọrọ unu, ka O were kwa ike mezu ihe nile ọ bula nke diri idi-nma ezi nma na ọlu nile ọ bula nke okwukwe;

2. Ndi Tesalọnaika 1

2. Ndi Tesalọnaika 1:4-12