2. Ndi Kọrint 9:13 Bible Nso (IGBOB)

ebe ha ji nnwaputa nke ije-ozi a nēnye Chineke otuto n'ihi na edoro nkwuputa-unu n'okpuru ozi ọma Kraist, ya na n'ihi afọ-ofufo nke nnwekọ unu nēme ka ha na madu nile so unu nēnwekọ;

2. Ndi Kọrint 9

2. Ndi Kọrint 9:9-15