2. Ndi Kọrint 8:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na unu mara amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, na, ọ bu ezie na Ọ bu ọgaranya, ma Ọ ghọrọ ob͕eye n'ihi unu, ka unu onwe-unu we were ob͕eye-Ya ghọ ndi-ọgaranya.

2. Ndi Kọrint 8

2. Ndi Kọrint 8:2-14