2. Ndi Kọrint 8:22 Bible Nso (IGBOB)

Ayi ezìkọwo kwa ha na nwa-nna-ayi, onye ayi nwaputara ọtutu mb͕e na ọ nānu ọku n'obi n'ọtutu ihe, ma ub͕u a ọ nānu kari ọku n'obi nke-uku, site n'oké ntukwasi-obi nke ọ nātukwasi n'aru unu.

2. Ndi Kọrint 8

2. Ndi Kọrint 8:19-24