2. Ndi Kọrint 7:15-16 Bible Nso (IGBOB)

15. Obi-ya dibigara ókè n'ebe unu nọ, mb͕e ọ nēcheta iṅa-nti nke unu nile, otú unu were egwu na ima-jijiji nara ya nke-ọma.

16. Anamaṅuri ọṅu na enwerem obi-ike n'ihe nile n'aru unu.

2. Ndi Kọrint 7