2. Ndi Kọrint 7:12 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere asi na ọ bu ezie na edegaram unu akwukwọ, ọ bughi n'ihi onye ahu mere ajọ omume ka m'dere ya, ọ bughi kwa n'ihi onye ahu emere ajọ omume megide ya, kama ka ewe me ka inu-ọku-n'obi unu nānu n'ihi ayi putara unu ìhè n'iru Chineke.

2. Ndi Kọrint 7

2. Ndi Kọrint 7:5-16