2. Ndi Kọrint 7:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na nwuta dika Chineke chọrọ nālu ọlu nchèghari rue nzọputa, bú nchèghari nke anāpughi ikwa uta bayere ya: ma nwuta nke uwa nāluputa ọnwu.

2. Ndi Kọrint 7

2. Ndi Kọrint 7:9-16