2. Ndi Kọrint 6:14 Bible Nso (IGBOB)

Unu na ndi nēkweghi ekwe ekekọtala onwe-unu, n'ihi na unu na ha di iche: n'ihi na òle nkekọ ezi omume na imebi-iwu nēkekọ? ma-ọbu òle nnwekọ ìhè na ọchichiri nēnwekọ?

2. Ndi Kọrint 6

2. Ndi Kọrint 6:13-15