2. Ndi Kọrint 6:10 Bible Nso (IGBOB)

dika ndi ihe nēwuta, ma ayi nāṅuri ọṅu mb͕e nile; dika ndi-ob͕eye, ma ayi nēme ka ọtutu madu buru ọgaranya; dika ndi nēnweghi ihe, ma ayi nēnwezu ihe nile.

2. Ndi Kọrint 6

2. Ndi Kọrint 6:9-16