2. Ndi Kọrint 5:1 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ayi matara na asi na akwaturu ulo nke uwa, bú ulo-ikwū-ayi, ayi nwere ulo ewuru nke sitere na Chineke, ulo anējighi aka wu, di ebighi-ebi, n'elu-igwe.

2. Ndi Kọrint 5

2. Ndi Kọrint 5:1-3