2. Ndi Kọrint 4:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ bughi ayi onwe-ayi ka ayi nēkwusa, kama ọ bu Kraist Jisus, na Ọ bu Onye-nwe-ayi, ayi nāsi kwa na ayi onwe-ayi bu ndi-orù-unu n'ihi Jisus.

2. Ndi Kọrint 4

2. Ndi Kọrint 4:1-11