2. Ndi Kọrint 4:17 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na nkpab͕u-ayi nke di nfé, nke di na nwa oge a, nāluputara ayi ebube nke-uku ri nne kachasi ihe nile, bú ebube nke di arọ́ di kwa ebighi-ebi;

2. Ndi Kọrint 4

2. Ndi Kọrint 4:11-18