2. Ndi Kọrint 4:15 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ihe nile di n'ihi unu, ka amara, ebe o riri nne site n'aka ndi ka n'ọnu-ọgugu, ka o we me ka ikele-ekele babiga ókè rue ebube nke Chineke.

2. Ndi Kọrint 4

2. Ndi Kọrint 4:10-18