2. Ndi Kọrint 4:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma ebe ayi nwere otù mọ nke okwukwe ahu, dika ihe edeworo n'akwukwọ nsọ si di, Ekwerem, n'ihi ya ka m'kwuru; ayi onwe-ayi kwere kwa, ọ bu kwa n'ihi ya ka ayi nēkwu;

2. Ndi Kọrint 4

2. Ndi Kọrint 4:3-18