2. Ndi Kọrint 3:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ije-ozi nke ọnwu, nke edeworo n'akwukwọ, nke atuworo n'elu nkume, biara n'ebube, nke mere umu Israel apughi ilegide iru Moses anya n'ihi ebube nke iru-ya; ebube nke anēme ka ọ ghara idi irè:

2. Ndi Kọrint 3

2. Ndi Kọrint 3:1-10