2. Ndi Kọrint 3:14 Bible Nso (IGBOB)

ma emere ka uche-ha ma etili: n'ihi na rue ubọchi ta n'ọgugu ọb͕ub͕a-ndu ochie otù ihe-nkpudo ahu nādigide, ebe anēkpugheghi na anēme ya ka ọ ghara idi irè nime Kraist.

2. Ndi Kọrint 3

2. Ndi Kọrint 3:6-17