2. Ndi Kọrint 12:18 Bible Nso (IGBOB)

Ariọrọm Taitọs, ziga kwa nwa-nna-ayi ahu ka o so ya. Ọ̀ gābu na Taitọs rib͕uru unu n'uzọ ọ bula? àyi eweghi otù Mọ ahu jeghari? àyi esoghi n'otù ije-ukwu ahu?

2. Ndi Kọrint 12

2. Ndi Kọrint 12:13-21