2. Ndi Kọrint 11:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na asi na onye ahu nke nābia nēkwusa Jisus ọzọ, onye ayi nēkwusaghi, ma-ọbu asi na unu nānara mọ di iche, nke unu nānaraghi, ma-ọbu ozi ọma di iche, nke unu nānaraghi nke-ọma, unu nānagide ya nke-ọma.

2. Ndi Kọrint 11

2. Ndi Kọrint 11:1-13