2. Ndi Kọrint 11:23 Bible Nso (IGBOB)

Hà bu ndi nējere Kraist ozi? (anamekwu dika onye anya nādighi nma) mu onwem nēje kari; anamadọb͕ubiga onwem ókè n'ọlu kari, anamanọbiga ókè n'ulo-nkpọrọ kari, anāpiam utari nke-uku ri nne, anọm n'ọnu ọnwu ọtutu mb͕e.

2. Ndi Kọrint 11

2. Ndi Kọrint 11:18-30