2. Ndi Kọrint 11:21 Bible Nso (IGBOB)

Anamekwu okwu bayere ebubo ihere eboro ayi, dika nka, na ayi onwe-ayi bu ndi nādighi ike. Ma n'uzọ ọ bula onye ọ bula nwere anya-ike (ọ bu n'enweghi-uche ka m'nēkwu), mu onwem nwe-kwa-ra anya-ike.

2. Ndi Kọrint 11

2. Ndi Kọrint 11:12-29