2. Ndi Kọrint 10:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma mu onwem Pọl ji idi-nwayọ na obi-ọma nke Kraist nāriọ unu, mu onye nādi ala n'iru unu mb͕e m'nọ n'etiti unu, ma mb͕e m'nānọghi enwem obi-ike n'ebe unu nọ:

2. Ndi Kọrint 10

2. Ndi Kọrint 10:1-7