2. Ndi-Eze 9:35 Bible Nso (IGBOB)

Ha we je ilì ya: ma ha achọtaghi ihe ọ bula di n'aru-ya ma-ọbughi okpokoro-isi-ya, na ukwu-ya abua, na ọbu-aka-ya abua.

2. Ndi-Eze 9

2. Ndi-Eze 9:25-36