2. Ndi-Eze 9:33 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si, Tudanu ya. Ha we tuda ya: ufọdu nime ọbara-ya we fesa na mb͕idi, na n'inyinya-ya: ọ we zọkwasi ya ukwu.

2. Ndi-Eze 9

2. Ndi-Eze 9:23-35