2. Ndi-Eze 9:22 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Jehoram huru Jihu, na ọ siri, Ùdo di kwa, Jihu? Ọ si, Gini bu udo ahu, na mb͕e ikwa-iko Jezebel, bú nne-gi, na mb͕asi-ya nādi ọtutu?

2. Ndi-Eze 9

2. Ndi-Eze 9:19-27