2. Ndi-Eze 9:20 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nche we gosi, si, Ọ biaruru ha aru, ma ọ latagh: ma odudu-inyinya di ka odudu-inyinya Jihu nwa Nimshi; n'ihi na o nēdu inyinya dika onye nāwi ara.

2. Ndi-Eze 9

2. Ndi-Eze 9:11-24