2. Ndi-Eze 9:11 Bible Nso (IGBOB)

Jehu we pukute ndi-orù onye-nwe-ya: otù onye we si ya, Ùdo di kwa? gini mere onye a nke nāwi ara biakutere gi? Ọ si ha, Unu onwe-unu amawo nwoke ahu na nkpari-uka-ya.

2. Ndi-Eze 9

2. Ndi-Eze 9:1-21