2. Ndi-Eze 9:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma Elaisha, bú onye-amuma, kpọrọ otù onye nime umu ndi-amuma, si ya, Ke ihe-ọkiké n'úkwù-gi, were karama manu a n'aka-gi, je Remot-gilead.

2. Ndi-Eze 9

2. Ndi-Eze 9:1-2