2. Ndi-Eze 8:6 Bible Nso (IGBOB)

Eze we jua nwayi ahu, o we kọrọ ya akukọ ahu. Eze we nye ya otù onye nējere ya ozi, si, Nyeghachi ihe nile o nwere, na ihe-ọmume nile nke ubi site n'ubọchi ọ rapuru ala-ya, we rue ub͕u a.

2. Ndi-Eze 8

2. Ndi-Eze 8:2-14