2. Ndi-Eze 7:2 Bible Nso (IGBOB)

Ọchi-agha ahu onye eze nwere, onye ọ nādabere n'aka-ya, we za onye nke Chineke, si, Le, ọ buru na Jehova eme window n'elu-igwe, ihe a, ọ̀ gādi? Ọ si, Le, i ganēwere anya-gi abua hu ya, ma i gaghi-eri nime ya.

2. Ndi-Eze 7

2. Ndi-Eze 7:1-7