2. Ndi-Eze 5:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma ya onwe-ya bara nime, guzo n'akuku onye-nwe-ya. Elaisha we si ya, Òle ebe i si bia, Gihezi? Ọ si, Orù-gi ejeghi ebe ọ bula.

2. Ndi-Eze 5

2. Ndi-Eze 5:16-27