2. Ndi-Eze 5:22 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si, Udo di. Onye-nwem ezitewom, si, Le, ọbuná ub͕u a umu-okorọbia abua nime umu ndi-amuma esiwo n'ugwu Efraim biakutem; biko, nye ha otù talent ọla-ọcha, na uwe nb͕anwe abua.

2. Ndi-Eze 5

2. Ndi-Eze 5:15-27