2. Ndi-Eze 5:14 Bible Nso (IGBOB)

O we rida, suye onwe-ya nime Jọdan ub͕ò asa, dika okwu onye nke Chineke si di: anu-aru-ya we laghachi dika anu-aru nwa-okoro ntà, o we di ọcha.

2. Ndi-Eze 5

2. Ndi-Eze 5:11-17