2. Ndi-Eze 4:41 Bible Nso (IGBOB)

O we si, Weta-kwa-nu utu ọka. O we tiye ya n'ite ahu, si, Wuputara ndi-ayi, ka ha we rie. Ihe ọjọ adighi kwa n'ite ahu.

2. Ndi-Eze 4

2. Ndi-Eze 4:35-44