2. Ndi-Eze 4:34 Bible Nso (IGBOB)

Ọ rigo, dina n'elu nwata ahu, tukwasi ọnu-ya n'ọnu-ya, na anya-ya abua n'anya-ya abua, na ọbu-aka-ya abua n'ọbu-aka-ya abua, ruru ala n'elu ya: anu-aru nwata ahu we di ọku.

2. Ndi-Eze 4

2. Ndi-Eze 4:32-36