2. Ndi-Eze 4:25 Bible Nso (IGBOB)

O we je, biakute onye nke Chineke ahu, rue ugwu Kamel. O rue, mb͕e onye nke Chineke huru ya site na ncherita-iru ya, na ọ siri Gihezi, bú nwa-okorọbia-ya, Le, nwayi Shunem ahu:

2. Ndi-Eze 4

2. Ndi-Eze 4:22-33