2. Ndi-Eze 4:10 Bible Nso (IGBOB)

Biko, ka ayi me ime-ulo-elu ntà nke mb͕idi; ka ayi dọba-kwa-ra ya n'ebe ahu ihe-ndina, na table, na oche, na ihe-idọba-oriọna: o gēru kwa, mb͕e ọ biakutere ayi, na ọ gēwezuga onwe-ya ba n'ebe ahu.

2. Ndi-Eze 4

2. Ndi-Eze 4:3-16