2. Ndi-Eze 3:19 Bible Nso (IGBOB)

Unu gētib͕u kwa obodo ọ bula ewusiri ike, na obodo ọ bula kachasi nma, unu gēme kwa ka ezi osisi ọ bula da, unu gēkpochi kwa isi-iyi miri nile, were kwa nkume mebie ezi òkè ala-ubi ọ bula.

2. Ndi-Eze 3

2. Ndi-Eze 3:9-24