2. Ndi-Eze 25:22 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi fọduru n'ala Juda, ndi Nebukadneza, bú eze Babilon, mere ka ha fọdu, o we me Gedalaia nwa Ahaikam, nwa Shefan, ka ọ buru onye-nlekọta-ha.

2. Ndi-Eze 25

2. Ndi-Eze 25:12-27