2. Ndi-Eze 23:36 Bible Nso (IGBOB)

Jehoiakim b͕ara orú arọ na ise mb͕e ọ malitere ibu eze, o we buru eze arọ iri na otù nime Jerusalem: aha nne-ya bu Zebida nwa Pedaia nke Ruma.

2. Ndi-Eze 23

2. Ndi-Eze 23:26-37